Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 94:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ ỌMA 94:9 IGBOB (Bible Nso)

Onye nāku nti dika ihe-ọkukú, Ọ̀ gaghi-anu íhe? Ma-ọbu Onye nākpu anya, Ọ̀ gaghi-ahuwa uzọ?

ABÙ ỌMA 94:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ pụtara na onye kpụrụ ntị anaghị anụ ihe? Ọ pụtara na onye kere anya anaghị ahụ ụzọ?