NKPUGHE 2:2
NKPUGHE 2:2 Bible Nso (IGBOB)
Amataram ọlu-gi nile, na ndọb͕u i nādọb͕u onwe-gi n'ọlu, na ntachi-obi-gi, mata kwa na i pughi inagide ndi ọjọ, i nwa-kwa-ra ndi nākpọ onwe-ha ndi-ozi, ma ha abughi, i we hu na ha bu ndi-ugha
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 2NKPUGHE 2:2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Amaara m ihe niile banyere ọrụ gị niile. Ahụkwala m ịrụsị ọrụ ike gị na ntachiobi gị. Amaara m na ị dịghị anagide ndị ajọ omume, na ị nwaleela ndị ahụ niile na-akpọ onwe ha ndị ozi, ma ha abụghị ndị ozi nʼezie, chọpụtakwa na ha bụ ndị ụgha.
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 2