NDI ROM 11:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 11:16 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ buru na nkpuru mbu di nsọ, ob͕e utu ọka agwọrọ agwọ di kwa nsọ: ọ buru kwa na nkpọrọgwu di nsọ, alaka di kwa nsọ.
Kekọrịta
NDI ROM 11 IGBOBNDI ROM 11:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ọ bụkwa na iberibe achịcha e jiri chụọ aja bụ ihe dị nsọ, mgbe ahụ, achịcha ahụ niile bụ ihe dị nsọ. Nʼihi na ọ bụrụ na mgbọrọgwụ osisi dị nsọ, otu a kwa, alaka ya ga-adịkwa nsọ.
Kekọrịta
NDI ROM 11 BIU