NDI ROM 12:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 12:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ndị ọzọ na-aṅụrị ọṅụ, soronụ ha ṅụrịa ọṅụ. Mgbe ha nọ nʼiru ụjụ, soronụ ha ruo ụjụ.
Kesaa
NDI ROM 12 BIUNDI ROM 12:15 IGBOB (Bible Nso)
Nēsonu ndi nāṅuri n'iṅuri ọṅu; nēsonu ndi nākwa ákwá n'ikwa ákwá.
Kesaa
NDI ROM 12 IGBOB