Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 3:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 3:18 IGBOB (Bible Nso)

Egwù Chineke adighi n'anya-ha.

NDI ROM 3:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha amatabeghị ihe ịtụ egwu Chineke pụtara.”