NDI ROM 6:17-18
NDI ROM 6:17-18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma ekele dịrị Chineke nʼihi na ọ bụ ezie na unu bụrịị ohu nye mmehie, ma ugbu a, unu ejirila obi unu niile kpebie ịnabatara onwe unu ozizi ahụ e nyefere nʼaka unu. Ugbu a, e meela ka unu nwere onwe unu site na mmehie, unu abụrụla ndị ohu ezi omume.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 6