NDI ROM 6:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 6:22 IGBOB (Bible Nso)
Ma ub͕u a ebe unu pusiri na nmehie nwere onwe-unu, ghọ kwa ndi-orù nke Chineke, unu nwere nkpuru-unu nēweta ido-nsọ, unu nwe-kwa-ra ndu ebighi-ebi dika ọgwugwu-ya.
Kekọrịta
NDI ROM 6 IGBOBNDI ROM 6:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, e meela ka unu nwere onwe unu site na mmehie. Unu aghọọla ndị ohu Chineke. Uru unu na-erita bụ ịdị nsọ, ọgwụgwụ ya bụkwa ndụ ebighị ebi.
Kekọrịta
NDI ROM 6 BIU