Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ NKE ABÙ 2:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ABÙ NKE ABÙ 2:4 IGBOB (Bible Nso)

O mere ka m'bata n'ulo manya-vine, Ọkọlọtọ-ya n'elum bu kwa ihu-n'anya.

ABÙ NKE ABÙ 2:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka ọ kpọrọ m jee nʼụlọ oriri, ka ọkọlọtọ ya nʼekpuchi m bụrụ ịhụnanya.