Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEKARAIA 10:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEKARAIA 10:1 IGBOB (Bible Nso)

Riọnu Jehova miri-ozuzo n'oge miri-ozuzo nke-ikpe-azu, ọbuná Jehova Nke nēme àmùmà; ọ bu kwa oké miri-ozuzo ka Ọ gēnye ha, nye onye ọ bula ihe-ọkukù n'ubi-ya.

ZEKARAIA 10:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Rịọọnụ ONYENWE ANYị mmiri ozuzo nʼoge mmiri ozuzo nke ikpeazụ, nʼihi na ọ bụ ONYENWE ANYị na-ezite oke amụma mmiri. Ọ bụ ya na-enye ụmụ mmadụ mmiri ozuzo, na-enyekwa mmadụ niile ihe ọkụkụ nke ubi.