Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEKARAIA 10:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEKARAIA 10:12 IGBOB (Bible Nso)

M'gēme kwa ka ha di ike nime Jehova; ọ bu kwa n'aha-Ya ka ha ganējeghari; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.

ZEKARAIA 10:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga m eme ka ha dị ike nʼime ONYENWE ANYị, ọ bụkwa nʼaha ya ka ha ga na-ejegharị nʼudo.” Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri.