Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEKARAIA 14:9 - Compare All Versions

ZEKARAIA 14:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ONYENWE ANYị ga-abụ eze nʼelu ụwa niile. Nʼụbọchị ahụ, naanị otu ONYENWE ANYị ga-adị, naanị aha ya kwa ka a ga na-efe ofufe.

ZEKARAIA 14:9 IGBOB (Bible Nso)

Jehova gāghọ kwa eze elu-uwa nile: n'ubọchi ahu ka Jehova gādi otù, aha-Ya gādi kwa otù.