ZEKARAIA 2:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ZEKARAIA 2:5 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na Mu onwem gāburu ya mb͕idi ọku buruburu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), ọ bu kwa ebube ka M'gāghọ n'etiti ya.
Kekọrịta
ZEKARAIA 2 IGBOBZEKARAIA 2:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma mụ onwe m ga-abụrụ ya mgbidi ọkụ nke ga-agba ya gburugburu.’ Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri. ‘Aga m aghọ ebube nʼetiti ya.’
Kekọrịta
ZEKARAIA 2 BIU