ZEKARAIA 3:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ZEKARAIA 3:4 IGBOB (Bible Nso)
O we za, gwa ndi nēguzo n'iru ya okwu, si, Chizuga uwe rusiri inyi n'aru ya. O we si ya, Le, emewom ka ajọ omume-gi si n'aru gi gabiga, M'gēyibe kwa gi uwe ememe.
Kekọrịta
ZEKARAIA 3 IGBOBZEKARAIA 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mmụọ ozi ahụ gwara ndị ahụ guzo ya nʼihu, “Yipụnụ ya uwe a ruru unyi.” Mgbe ahụ, ọ gwara ya okwu sị, “Lee, ewepụla m mmehie gị, ma ugbu a, aga m eyikwasị gị uwe mmemme ndị a.”
Kekọrịta
ZEKARAIA 3 BIU