Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEKARAIA 4:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEKARAIA 4:10 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ònye ledaworo ubọchi ihe ntà anya? n'ihi na ha gāṅuri ọṅu, hu nkume eji atù mb͕idi n'aka Zerubabel, bú asa ndia, ndi bu anya Jehova; ndi ahu nējeghari n'uwa nile.

ZEKARAIA 4:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Onye na-eleda ụbọchị ihe nta anya ebe ọ bụ nʼanya asaa nke ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile na-ejegharị na-elezu ụwa dum, ga-aṅụ ọṅụ mgbe ha hụrụ nkume eji atụ mgbidi nʼaka Zerubabel?”