ZEKARAIA 4:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ZEKARAIA 4:6 IGBOB (Bible Nso)
O we za, gwam okwu, si, Nka bu okwu Jehova nke Ọ gwara Zerubabel, si, Ọ bughi site n'usu-ndi-agha, ọ bughi kwa site n'ike, kama ọ bu site na Mọm, ka Jehova nke usu-ndi-agha siri.
Kesaa
ZEKARAIA 4 IGBOBZEKARAIA 4:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị m, “Nke a bụ okwu nke ONYENWE ANYị nye Zerubabel. ‘Ọ bụghị site nʼike, maọbụ site nʼume, kama ọ bụ site na Mmụọ m,’ ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.
Kesaa
ZEKARAIA 4 BIU