ZEKARAIA 4:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ZEKARAIA 4:9 IGBOB (Bible Nso)
Aka abua nke Zerubabel atọwo ntọ-ala nke ulo a, aka-ya abua gēwubì kwa ya; i we mara na Jehova nke usu nile nke ndi-agha ezìwom biakute unu.
Kesaa
ZEKARAIA 4 IGBOBZEKARAIA 4:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Zerubabel wara ntọala ụlọnsọ ukwu a, ọ bụ ya ga-ewuchakwa ya. Mgbe ahụ, ị ga-amata na ọ bụ ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile zitere m ịbịakwute unu.
Kesaa
ZEKARAIA 4 BIU