ZEKARAIA 6:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ZEKARAIA 6:12 IGBOB (Bible Nso)
gwa ya okwu, si, Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha kwuru, si, Le, otù onye nke Ihe-opupú bu aha-ya; ọ bu kwa n'ọnọdu-ya ka ọ gēsi pú, ọ gēwu kwa ulo uku Jehova
Kesaa
ZEKARAIA 6 IGBOBZEKARAIA 6:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gwa ya na ihe ndị a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, ‘Nke a bụ nwoke ahụ aha ya bụ Ngalaba. Ọ ga-esi nʼebe nke ya wapụta wuo ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYị.
Kesaa
ZEKARAIA 6 BIU