Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEKARAIA 7:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEKARAIA 7:10 IGBOB (Bible Nso)

unu emeb͕u-kwa-la nwanyi di-ya nwuru, na nwa-nb͕ei, na ọbìa, na onye ewedara n'ala; unu echè-kwa-la ihe ọjọ n'obi-unu, onye ọ bula megide nwa-nne-ya.

ZEKARAIA 7:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Unu emegbula ụmụ nwanyị di ha nwụrụ maọbụ nwa na-enweghị nne na nna maọbụ ndị ọbịa maọbụ ndị ogbenye. Unu echela echiche ọjọọ nʼobi unu megide ibe unu.’