Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEKARAIA 7:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEKARAIA 7:9 IGBOB (Bible Nso)

Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha kwuru, si, Kpenu ikpe ezi-okwu, nwe-kwa-nu ebere na obi-ebere nile, onye ọ bula n'aru nwa-nne-ya

ZEKARAIA 7:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, ‘Kpeenụ ikpe ziri ezi, meerenụ ibe unu ebere, ma gosikwa ibe unu ọmịiko.