Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEKARAIA 8:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEKARAIA 8:13 IGBOB (Bible Nso)

Ọ gēru kwa na, dika unu buri nkọcha n'etiti mba nile, unu ulo Juda na ulo Israel, otú a ka M'gāzọputa unu, unu aburu ngọzi: unu atula egwu, kama ka aka-unu di ike.

ZEKARAIA 8:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dịka unu bụ Juda na Izrel si bụrụ ihe a na-abụ ọnụ nʼetiti mba dị iche iche, otu a ka m ga-esi zọpụta unu, unu ga-abụkwa ngọzị. Unu atụla ụjọ, kama meenụ ka aka unu sie ike nʼọrụ unu.”