ZEKARAIA 9:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ZEKARAIA 9:9 IGBOB (Bible Nso)
Tegharia egwú ọṅù nke-uku, gi ada Zaion; tie nkpu, gi ada Jerusalem: le, eze-gi nābiakute gi: onye ezi-omume na onye nwere nzọputa ka ọ bu; onye ewedara n'ala, nke nānọkwasi kwa n'inyinya-ibu, ọbuná na nwa-inyinya, bú nwa-inyinya-ibu.
Kesaa
ZEKARAIA 9 IGBOBZEKARAIA 9:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu, gị Ada Zayọn! Tie mkpu ọṅụ, gị Ada Jerusalem! Nʼihi na lee, eze gị na-abịakwute gị, onye ezi omume na onye nwere mmeri, onye ewedara nʼala, nke na-anọkwasị nʼelu ịnyịnya ibu, ọ bụladị nʼelu nwa ịnyịnya ibu, nwa ịnyịnya na-ebu ibu.
Kesaa
ZEKARAIA 9 BIU