1
1 Samuel 15:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma Samuel sịrị, “Ihe na-atọ ONYENWE ANYị ụtọ ọ bụ onyinye na aja nsure ọkụ dịka nrube isi nye ihe si nʼọnụ ONYENWE ANYị pụta? Nrube isi dị mma karịa ịchụ aja ịṅa ntị dị mma karịa abụba ebule.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa 1 Samuel 15:22
2
1 Samuel 15:23
Nʼihi na nnupu isi dịka mmehie ịgba afa, mpako dịkwa njọ dịka ikpere arụsị. Nʼihi na ị jụla okwu ONYENWE ANYị ya onwe ya ajụkwala gị dịka eze.”
Nyochaa 1 Samuel 15:23
3
1 Samuel 15:29
Chineke, onye bụ Ebube Izrel, anaghị agha ụgha; ọ nakwaghị agbanwe obi ya, nʼihi na ọ bụghị mmadụ efu!”
Nyochaa 1 Samuel 15:29
4
1 Samuel 15:11
“Ọ na-ewute m na m mere Sọl ka ọ bụrụ eze, nʼihi na o nupuru isi site nʼokwu m, jụ ime ihe m nyere ya nʼiwu.” O wutere Samuel nke ukwuu mgbe ọ nụrụ ihe ONYENWE ANYị kwuru. Ya mere, o tikuru ONYENWE ANYị mkpu akwa abalị ahụ niile.
Nyochaa 1 Samuel 15:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị