1
Izikiel 11:19
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m enyekwa ha otu obi, tinyekwa mmụọ ọhụrụ nʼime ha. Aga m ewepụ site nʼime ha obi kpọrọ nkụ ma nye ha obi nke anụ ahụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Izikiel 11:19
2
Izikiel 11:20
Nke a ga-eme ka ha soro ụkpụrụ m na iwu m niile, leziekwa anya idebe ha. Ha ga-abụ ndị nke m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha.
Nyochaa Izikiel 11:20
3
Izikiel 11:17
“Ya mere kwuo, ‘Nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị na-ekwu: Aga m achịkọtakwa unu ọnụ ọzọ, site nʼobodo niile bụ ebe unu gbasara, nyeghachikwa unu ala Izrel.’
Nyochaa Izikiel 11:17
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị