1
Joshua 3:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Joshua gwara ndị Izrel sị, “Doonụ onwe unu nsọ, nʼihi na echi ka ONYENWE ANYị ga-eme oke ihe ebube dị iche iche nʼetiti unu.”
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Joshua 3:5
2
Joshua 3:7
Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị gwara Joshua sị, “Taa, ka m ga-amalite ime ka ị dị ukwuu nʼanya ụmụ Izrel niile, ka ha niile mata na dịka m si nọnyere Mosis, otu a ka m ga-esi nọnyere gị.
Nyochaa Joshua 3:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị