1
Ilu 19:21
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọtụtụ atụmatụ dị nʼobi mmadụ; maọbụ uche ONYENWE ANYị ga-emezu.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 19:21
2
Ilu 19:17
Onye ọbụla na-egosi ndị ogbenye obi ebere na-ebinye ONYENWE ANYị ihe, ọ ga-akwụghachi ha nʼihi ihe ọma ha mere.
Nyochaa Ilu 19:17
3
Ilu 19:11
Ezi uche mmadụ nwere na-amụpụta ndidi; ọ bụkwa nkwanye ugwu nye onye nʼadịghị agụ mkparị a na-akparị ya.
Nyochaa Ilu 19:11
4
Ilu 19:20
Gee ntị na ndụmọdụ a na-enye gị, nabata ịdọ aka na ntị. Nʼikpeazụ, ị ga-abụ onye maara ihe.
Nyochaa Ilu 19:20
5
Ilu 19:23
Ịtụ egwu ONYENWE ANYị na-eweta ndụ na ọṅụ, na nchebe site nʼihe mmerụ ahụ.
Nyochaa Ilu 19:23
6
Ilu 19:8
Onye na-enweta amamihe hụrụ ndụ nʼanya, onye na-edebekwa nghọta na-enweta ọganihu.
Nyochaa Ilu 19:8
7
Ilu 19:18
Dọọ nwa gị aka na ntị mgbe ọ ka dị na nwantakịrị nʼihi na oge ahụ ka olileanya dị. Ma i meghị otu a, ọ bụ ndụ ya ka ị na-emebi.
Nyochaa Ilu 19:18
8
Ilu 19:9
Onyeama ụgha aghaghị ịta ahụhụ, onye ọbụla na-ekwupụ okwu ụgha dịka mmiri ga-ala nʼiyi.
Nyochaa Ilu 19:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị