1
Ilu 9:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na ịtụ egwu ONYENWE ANYị bụ mmalite amamihe, inwe ihe ọmụma banyere onye Nsọ ahụ bụkwa nghọta.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Ilu 9:10
2
Ilu 9:8
Abarala ndị na-akwa emo mba, ma ọ bụghị ya, ha ga-akpọ gị asị; baara ndị maara ihe mba, ha ga-ahụ gị nʼanya.
Nyochaa Ilu 9:8
3
Ilu 9:9
Kuziere onye maara ihe ihe o kwesiri ịmụta, ọ ga-ama ihe karịa, kuziere onye ziri ezi ihe ọ ga-atụkwasị ihe ọ mụtara nʼamamihe ya.
Nyochaa Ilu 9:9
4
Ilu 9:11
Nʼihi na ọ bụ site na amamihe, ka ụbọchị gị ga-adị ogologo. A ga-etinyekwara gị ọtụtụ afọ na ndụ gị.
Nyochaa Ilu 9:11
5
Ilu 9:7
Onye ọbụla na-adọ onye na-akwa emo aka na ntị na-ewetara onwe ya nlelị; onye na-abara mmadụ ọjọọ mba na-enweta nkọcha.
Nyochaa Ilu 9:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị