1
Abụ Ọma 100:5
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na ONYENWE ANYị dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ruo ọgbọ niile ka ikwesi ntụkwasị obi ya na-adịgidekwa.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 100:5
2
Abụ Ọma 100:4
Jirinụ ekele banye nʼọnụ ụzọ ama ya jiri otuto baa nʼogige ya; keleenụ ya, tookwa aha ya.
Nyochaa Abụ Ọma 100:4
3
Abụ Ọma 100:2
Jiri obi ụtọ fee ONYENWE ANYị ofufe; jirinụ ịbụ abụ ọṅụ bịa nʼihu ya
Nyochaa Abụ Ọma 100:2
4
Abụ Ọma 100:3
Matanụ na ONYENWE ANYị bụ Chineke. Ọ bụ ya onwe ya kere anyị, ọ bụkwa ya nwe anyị, anyị bụ ndị ya, igwe atụrụ nke ọ na-azụ.
Nyochaa Abụ Ọma 100:3
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị