1
Abụ Ọma 99:9
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Bulienụ ONYENWE ANYị Chineke anyị elu; na-efe ya ofufe nʼelu ugwu ya dị nsọ, nʼihi na onye dị nsọ ka ONYENWE ANYị Chineke anyị bụ.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 99:9
2
Abụ Ọma 99:1
ONYENWE ANYị bụ eze, ka mba niile maa jijiji! O wuru ocheeze ya nʼetiti cherubim, ka elu ụwa maa jijiji.
Nyochaa Abụ Ọma 99:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị