1
Abụ Ọma 98:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Bụkuonụ ONYENWE ANYị abụ ọhụrụ, nʼihi na ọ rụọla ọtụtụ ọrụ dị ebube; aka nri ya na aka nsọ ya arụpụtarala ya nzọpụta.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 98:1
2
Abụ Ọma 98:4
Tikusienụ ONYENWE ANYị mkpu ọṅụ ike, ụwa niile jirinụ iti egwu tiwaa mkpu abụ ọṅụ
Nyochaa Abụ Ọma 98:4
3
Abụ Ọma 98:9
ka ha bụọ abụ nʼihu ONYENWE ANYị, nʼihi na ọ na-abịa ikpe ụwa ikpe. Ọ ga-eji ezi omume kpee ụwa ikpe. Ọ ga-eji ikpe ziri ezi kpee ndị niile ikpe.
Nyochaa Abụ Ọma 98:9
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị