1
Abụ Ọma 108:13
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Site na Chineke, anyị ga-enwe mmeri, ọ ga-azọpịa ndị iro anyị niile nʼala.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 108:13
2
Abụ Ọma 108:4
Nʼihi na ịhụnanya gị dị ukwuu karịa eluigwe; ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa mbara eluigwe.
Nyochaa Abụ Ọma 108:4
3
Abụ Ọma 108:1
Obi m dị njikere, o Chineke; aga m eji mkpụrụobi m niile bụọ abụ ma kụkwaa egwu.
Nyochaa Abụ Ọma 108:1
4
Abụ Ọma 108:12
Nyere anyị aka ka anyị pụọ nʼaka ndị iro, nʼihi na inyeaka mmadụ bụ ihe efu.
Nyochaa Abụ Ọma 108:12
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị