1
Abụ Ọma 109:30
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m eji ọnụ m jaa ONYENWE ANYị mma nke ukwuu; nʼetiti ọha mmadụ dị ukwuu, aga m eto ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 109:30
2
Abụ Ọma 109:26
Nyere m aka, o ONYENWE ANYị Chineke m; zọpụta m dịka ịhụnanya gị si dị.
Nyochaa Abụ Ọma 109:26
3
Abụ Ọma 109:31
Nʼihi na ọ na-eguzo nʼaka nri nke onye nọ na mkpa, ịzọpụta ya site nʼaka ndị na-ama ya ikpe ọnwụ.
Nyochaa Abụ Ọma 109:31
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị