1
Abụ Ọma 111:10
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ịtụ egwu ONYENWE ANYị bụ mmalite amamihe; ndị niile na-edebe ụkpụrụ ya nwere ezi nghọta. Otuto ya na-adị ruo mgbe ebighị ebi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 111:10
2
Abụ Ọma 111:1
Toonu ONYENWE ANYị! Aga m eji obi m niile jaa ONYENWE ANYị mma nʼime nzukọ ndị ụzọ ha ziri ezi na nʼime ọgbakọ ukwuu.
Nyochaa Abụ Ọma 111:1
3
Abụ Ọma 111:2
Ọrụ niile ONYENWE ANYị na-arụ dị ukwuu; ndị niile na-enwe mmasị na ha na-atụgharị uche nʼime ha.
Nyochaa Abụ Ọma 111:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị