1
Abụ Ọma 112:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ gaghị atụ egwu akụkọ ọjọọ; obi ya na-eguzosi ike, na-atụkwasị ONYENWE ANYị obi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 112:7
2
Abụ Ọma 112:1-2
Toonu ONYENWE ANYị. Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye na-atụ egwu ONYENWE ANYị; onye na-enwe oke mmasị idebe iwu ya niile. Ụmụ ya ga-abụ ndị dị ike nʼala ahụ; ọgbọ ndị na-eme ihe ziri ezi ga-abụ ndị a gọziri agọzi.
Nyochaa Abụ Ọma 112:1-2
3
Abụ Ọma 112:8
Obi ya siri ike, ọ gaghị atụ egwu ihe ọbụla; nʼikpeazụ, ọ ga-ele ndị na-akpọ ya asị anya na mmeri.
Nyochaa Abụ Ọma 112:8
4
Abụ Ọma 112:4
Ìhè na-enwuru ndị na-eme ihe ziri ezi, ọ bụladị nʼime ọchịchịrị, nyekwa ndị na-eme amara, ndị obiọma na ndị ezi omume.
Nyochaa Abụ Ọma 112:4
5
Abụ Ọma 112:5
Ihe ọma ga-abịara onye ahụ na-eme ebere na-ejikwa obi ya agbazinye ndị mmadụ ihe, onye na-eji ikpe ziri ezi arụ ọrụ ya niile.
Nyochaa Abụ Ọma 112:5
6
Abụ Ọma 112:6
Nʼezie, agaghị ewezuga ya nʼọnọdụ ya; a ga-echeta onye ezi omume ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 112:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị