1
Abụ Ọma 118:24
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nke a bụ ụbọchị ONYENWE ANYị anyị mere, ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 118:24
2
Abụ Ọma 118:6
ONYENWE ANYị nọnyeere m, agaghị m atụ egwu. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?
Nyochaa Abụ Ọma 118:6
3
Abụ Ọma 118:8
Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime ONYENWE ANYị karịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi.
Nyochaa Abụ Ọma 118:8
4
Abụ Ọma 118:5
Nʼọnọdụ oke ihe mgbu m, akpọkuru m ONYENWE ANYị, ọ zara m, mee ka m nwere onwe m.
Nyochaa Abụ Ọma 118:5
5
Abụ Ọma 118:29
Keleenụ ONYENWE ANYị nʼihi na ọ dị mma, ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 118:29
6
Abụ Ọma 118:1
Keleenụ ONYENWE ANYị nʼihi na ọ dị mma; ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.
Nyochaa Abụ Ọma 118:1
7
Abụ Ọma 118:14
ONYENWE ANYị bụ ike m na abụ m; ọ ghọọla nzọpụta m.
Nyochaa Abụ Ọma 118:14
8
Abụ Ọma 118:9
Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime ONYENWE ANYị karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi.
Nyochaa Abụ Ọma 118:9
9
Abụ Ọma 118:22
Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ, aghọọla nkume isi ntọala ụlọ
Nyochaa Abụ Ọma 118:22
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị