1
Abụ Ọma 20:7
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ụfọdụ na-atụkwasị obi ha na ịnyịnya, ndị ọzọ nʼụgbọ agha; ma anyị na-atụkwasị aha ONYENWE ANYị, Chineke anyị, obi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 20:7
2
Abụ Ọma 20:4
Ya mezukwara gị ihe niile nke obi gị na-achọ, mekwaa ka atụmatụ gị niile gaa nke ọma.
Nyochaa Abụ Ọma 20:4
3
Abụ Ọma 20:1
Ka ONYENWE ANYị zaa gị nʼụbọchị nsogbu gị; ka aha Chineke nke Jekọb chebe gị.
Nyochaa Abụ Ọma 20:1
4
Abụ Ọma 20:5
Anyị ga-eti mkpu ọṅụ maka mmeri i meriri, buliekwa ọkọlọtọ anyị elu nʼaha Chineke anyị. Ka ONYENWE ANYị mezuo arịrịọ gị niile.
Nyochaa Abụ Ọma 20:5
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị