1
Abụ Ọma 35:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
O ONYENWE ANYị, lụso ha ọgụ bụ ndị na-alụso m ọgụ; buso ha agha bụ ndị na-ebuso m agha.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 35:1
2
Abụ Ọma 35:27
Ka ndị niile mkpepụta m dị mma were obi ụtọ tie mkpu ọṅụ; ka ha na-asị mgbe niile, “Ka e bulie ONYENWE ANYị elu, onye ọdịmma nke ohu ya na-amasị.”
Nyochaa Abụ Ọma 35:27
3
Abụ Ọma 35:28
Ire m ga-ekwu banyere ezi omume gị na otuto gị niile ogologo ụbọchị niile.
Nyochaa Abụ Ọma 35:28
4
Abụ Ọma 35:10
Ihe niile dị nʼime m ga-eti mkpu sị, “O ONYENWE ANYị, ọ bụ onye dịka gị? Ị na-agbapụta ndị na-adịghị ike site nʼaka ndị dị ike karịa ha, ma na-anapụta ndị ogbenye ndị chọrọ enyemaka site nʼaka ndị na-apụnara ha ihe ha nwere nʼike.”
Nyochaa Abụ Ọma 35:10
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị