1
Abụ Ọma 36:9
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼihi na mmiri na-enye ndụ dị na gị; ọ bụkwa nʼìhè gị ka anyị na-ahụ ìhè.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 36:9
2
Abụ Ọma 36:7
Lee ka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ si dị oke ọnụahịa, O Chineke! Ụmụ mmadụ na-agbaba nʼokpuru ndo nke nku gị abụọ.
Nyochaa Abụ Ọma 36:7
3
Abụ Ọma 36:5
O ONYENWE ANYị, ịhụnanya gị na-eru mbara eluigwe, ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa igwe ojii nke eluigwe.
Nyochaa Abụ Ọma 36:5
4
Abụ Ọma 36:6
Ezi omume gị dịka ugwu dị ukwuu, ikpe ikpe ziri ezi gị dịka omimi nke oke osimiri. O ONYENWE ANYị, ị na-echebe ụmụ mmadụ na anụmanụ.
Nyochaa Abụ Ọma 36:6
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị