1
Abụ Ọma 47:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Kụọnụ aka unu, unu mba niile; jiri iti mkpu ọṅụ tikuo Chineke.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 47:1
2
Abụ Ọma 47:2
Nʼihi na ONYENWE ANYị bụ Chineke kachasị ihe niile elu. Ọ dị egwu! Ọ bụ eze ukwu na-achị ụwa niile.
Nyochaa Abụ Ọma 47:2
3
Abụ Ọma 47:7
Nʼihi na Chineke anyị bụ eze ụwa niile. Jirinụ abụ too ya.
Nyochaa Abụ Ọma 47:7
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị