1
Abụ Ọma 5:12
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Nʼezie, O ONYENWE ANYị, ị na-agọzi onye ezi omume. Ị na-eji ihuọma gị gbaa ha gburugburu dịka ọta.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 5:12
2
Abụ Ọma 5:3
Ụtụtụ ụbọchị niile, O ONYENWE ANYị, ị ga-anụ olu m; aga m ekwupụtara gị ihe niile na-akpa m mkpa. Aga m elekwa anya ọsịsa gị.
Nyochaa Abụ Ọma 5:3
3
Abụ Ọma 5:11
Ma mee ka onye ọbụla na-agbaba nʼime gị ṅụrịa; mee ka ha nọgide na-eti mkpu ọṅụ. Were aka nchebe gị kpuchie ha, ka ndị niile hụrụ aha gị nʼanya ṅụrịa ọṅụ nʼime gị.
Nyochaa Abụ Ọma 5:11
4
Abụ Ọma 5:8
ONYENWE ANYị, biko, duo m nʼime ezi omume gị nʼihi ndị iro m; mee ka ụzọ gị zie ezi nʼihu m.
Nyochaa Abụ Ọma 5:8
5
Abụ Ọma 5:2
Geekwa ntị nʼakwa arịrịọ m, gị Chineke onye bụ eze m. Nʼihi na ọ bụ naanị gị ka m na-akpọku.
Nyochaa Abụ Ọma 5:2
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị