1
Abụ Ọma 6:9
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
ONYENWE ANYị anụla akwa m; ọ nụla arịrịọ nke m na-arịọ ya ka o meere m ebere. Ọ nabatala ekpere m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 6:9
2
Abụ Ọma 6:2
Biko, meere m ebere ONYENWE ANYị, nʼihi na adịghị m ike. Gwọọ m, nʼihi na ọkpụkpụ m niile nọ nʼihe mgbu.
Nyochaa Abụ Ọma 6:2
3
Abụ Ọma 6:8
Sitenụ nʼebe m nọ wezuga onwe unu, unu ndị na-eme ajọ ihe, nʼihi na ONYENWE ANYị anụla akwa m niile.
Nyochaa Abụ Ọma 6:8
4
Abụ Ọma 6:4
ONYENWE ANYị, biko, bịa zọpụta m; nʼihi ịhụnanya gị na-enweghị ọgwụgwụ, napụta m.
Nyochaa Abụ Ọma 6:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị