1
Abụ Ọma 7:17
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Aga m enye ONYENWE ANYị ekele nʼihi ezi omume ya, aga m abụku aha ONYENWE ANYị, Onye kachasị ihe niile elu abụ otuto.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 7:17
2
Abụ Ọma 7:10
Chineke nke kachasị ihe niile elu, bụ ọta m, ọ na-azọpụta ndị niile obi ha ziri ezi.
Nyochaa Abụ Ọma 7:10
3
Abụ Ọma 7:11
Chineke bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi, Chineke, onye na-ezipụta oke iwe ya kwa ụbọchị.
Nyochaa Abụ Ọma 7:11
4
Abụ Ọma 7:9
O Chineke onye ezi omume, onye na-enyochapụta echiche na obi mmadụ, mee ka ihe ike ndị ajọ omume bịa na njedebe meekwa ka ndị ezi omume guzosie ike.
Nyochaa Abụ Ọma 7:9
5
Abụ Ọma 7:1
ONYENWE ANYị Chineke m, nʼime gị ka m gbabara; zọpụta m, ma napụta m site nʼaka ndị niile na-achụ m ọsọ
Nyochaa Abụ Ọma 7:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị