1
Abụ Ọma 8:4
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche banyere ha? Gịnịkwa ka mmadụ bụ iji na-elekọta ha?
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 8:4
2
Abụ Ọma 8:3
Mgbe ọbụla m lere anya na mbara eluigwe, hụ ọrụ niile nke aka gị rụrụ, mgbe m lere anya nʼelu hụ ọnwa na kpakpando i tinyere nʼọnọdụ ha
Nyochaa Abụ Ọma 8:3
3
Abụ Ọma 8:5-6
I mere ka ha dị ala nwantakịrị nʼebe ndị mmụọ ozi nọ, I jikwa ebube na nsọpụrụ kpube ya nʼisi dịka okpueze. I mekwaala ya ka ọ bụrụ onyeisi nke ihe niile i kere eke, tinyekwa ihe niile nʼokpuru ụkwụ ya.
Nyochaa Abụ Ọma 8:5-6
4
Abụ Ọma 8:9
O ONYENWE ANYị, Onyenwe anyị, lee ka ịdị ukwuu nke aha gị si jupụta ụwa niile.
Nyochaa Abụ Ọma 8:9
5
Abụ Ọma 8:1
O ONYENWE ANYị Onyenwe anyị, lee ka ịdị ukwuu nke aha gị si jupụta ụwa niile! I meela ka ebube gị dị elu nʼime eluigwe.
Nyochaa Abụ Ọma 8:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị