1
Abụ Ọma 55:22
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Tụkwasị ONYENWE ANYị mkpa gị niile, ọ ga-agba gị ume; ọ gaghị ekwe ka ewezuga onye ezi omume.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 55:22
2
Abụ Ọma 55:17
Nʼụtụtụ, ma nʼehihie, ma nʼabalị, ka m sitere nʼoke ihe mgbu, na-akpọku ya ma ọ na-anụkwa olu m.
Nyochaa Abụ Ọma 55:17
3
Abụ Ọma 55:23
Ma gị, O Chineke, ga-adọtu ndị ajọ omume nʼime olulu nke jupụtara nʼire ure; ndị ogbu mmadụ na ndị aghụghọ agaghị ebi ọ bụladị ọkara ndụ ha. Ma mụ onwe m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.
Nyochaa Abụ Ọma 55:23
4
Abụ Ọma 55:16
Ma akpọkuru m Chineke, ONYENWE ANYị na-azọpụtakwa m.
Nyochaa Abụ Ọma 55:16
5
Abụ Ọma 55:18
Ọ na-agbapụta m, mee ka m ghara imerụ ahụ, site nʼagha niile e busoro m, nʼagbanyeghị nʼọtụtụ biliri megide m.
Nyochaa Abụ Ọma 55:18
6
Abụ Ọma 55:1
O Chineke, nụrụ ekpere m, agbakwala arịrịọ m nkịtị
Nyochaa Abụ Ọma 55:1
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị