1
Abụ Ọma 56:3
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ma mgbe ụjọ na-atụ m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 56:3
2
Abụ Ọma 56:4
Nʼime Chineke onye m na-eto okwu ya, nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ efu pụrụ ime m?
Nyochaa Abụ Ọma 56:4
3
Abụ Ọma 56:11
nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?
Nyochaa Abụ Ọma 56:11
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị