1
Abụ Ọma 66:18
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ọ bụrụ na mmehie na-amasị m nʼime obi m, Onyenwe anyị agaraghị ege m ntị
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 66:18
2
Abụ Ọma 66:20
Otuto dịrị Chineke, onye na-ajụghị ekpere m maọbụ ghara izi m ịhụnanya ya!
Nyochaa Abụ Ọma 66:20
3
Abụ Ọma 66:3
Gwa Chineke okwu sị ya, “Lee ka ọrụ gị niile si dị oke egwu! Ike gị dị nnọọ ukwu, ya mere ndị iro gị, na-ada nʼihu gị nʼihi ụjọ.
Nyochaa Abụ Ọma 66:3
4
Abụ Ọma 66:1-2
Ụwa niile, jirinụ ọṅụ tikuo Chineke! Bụọ abụ banyere ebube aha ya; meenụ ka otuto ya bụrụ ihe dị ebube!
Nyochaa Abụ Ọma 66:1-2
5
Abụ Ọma 66:10
Nʼihi na ọ bụ gị, O Chineke, nwara anyị; ị nụchara anyị dịka ọlaọcha.
Nyochaa Abụ Ọma 66:10
6
Abụ Ọma 66:16
Bịanụ nụrụ, unu niile na-atụ egwu Chineke; ka m kọọrọ unu ihe o meere m.
Nyochaa Abụ Ọma 66:16
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị