1
Abụ Ọma 67:1
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a
Ka Chineke meere anyị amara ma gọzie anyị, ma mee ka ihu ya chakwasị anyị, Sela
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa Abụ Ọma 67:1
2
Abụ Ọma 67:7
Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya.
Nyochaa Abụ Ọma 67:7
3
Abụ Ọma 67:4
Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ, nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ, na-edukwa mba niile nke ụwa. Sela
Nyochaa Abụ Ọma 67:4
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị