1
I. NDI KỌRINT 1:27
Bible Nso
Kama ọ bu ihe-nzuzu nke uwa ka Chineke rọputara, ka O we me ka ihere me ndi mara ihe; ọ bu kwa ihe nādighi ike nke uwa ka Chineke rọputara, ka O we me ka ihere me ihe di ike
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa I. NDI KỌRINT 1:27
2
I. NDI KỌRINT 1:18
N'ihi na okwu nke obe buru ndi nāla n'iyì ihe-nzuzu; ma ọ buru ayi, bú ndi anāzọputa, ike nke Chineke.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 1:18
3
I. NDI KỌRINT 1:25
N'ihi na ihe-nzuzu nke Chineke kariri madu nile n'amam-ihe; adighi-ike nke Chineke kariri kwa madu nile n'ike.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 1:25
4
I. NDI KỌRINT 1:9
Chineke kwesiri ntukwasi-obi, Onye esitere n'aka Ya kpọbata unu na nnwekọ nke Ọkpara-Ya Jisus Kraist Onye-nwe-ayi.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 1:9
5
I. NDI KỌRINT 1:10
Ma, umu-nnam, esiterem n'aha Onye-nwe-ayi Jisus Kraist riọ unu, ka unu nile nēkwu otù ihe, ka nkewa ghara kwa idi n'etiti unu; kama ka eme unu ka unu zue okè n'otù uche ahu na n'otù ìzù ahu.
Nyochaa I. NDI KỌRINT 1:10
6
I. NDI KỌRINT 1:20
Òle ebe onye mara ihe nọ? òle ebe ode-akwukwọ nọ? òle ebe onye oge a, onye ya na ibe-ya nājurita ajuju, nọ? Chìneke emeghi ka amam-ihe uwa buru ihe-nzuzu?
Nyochaa I. NDI KỌRINT 1:20
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị