1
EKLISIASTIS 3:1
Bible Nso
Ihe ọ bula nwere oge, mb͕e di-kwa-ra ihe ọ bula anēme n'okpuru elu-igwe
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa EKLISIASTIS 3:1
2
EKLISIASTIS 3:2-3
mb͕e imu nwa, na mb͕e inwu anwu; mb͕e iku ihe n'ubi, na mb͕e iropu ihe akuru; mb͕e ib͕u eb͕u, na mb͕e igwọ ọria; mb͕e itikpọ etikpọ, na mb͕e iwu ulo
Nyochaa EKLISIASTIS 3:2-3
3
EKLISIASTIS 3:4-5
mb͕e ikwa ákwá, na mb͕e ichì ọchì; mb͕e iru újú, na mb͕e ite egwú; mb͕e itufu nkume, na mb͕e itukọba nkume; mb͕e ib͕aku, na mb͕e inọrọ nb͕aku n'ebe di anya
Nyochaa EKLISIASTIS 3:4-5
4
EKLISIASTIS 3:7-8
mb͕e idọwa adọwa, na mb͕e idukọta adukọta; mb͕e ib͕a nkiti, na mb͕e ikwu okwu; mb͕e ihu n'anya, na mb͕e ikpọ asì; mb͕e agha, na mb͕e udo.
Nyochaa EKLISIASTIS 3:7-8
5
EKLISIASTIS 3:6
mb͕e ichọ achọ, na mb͕e ime ka ihe la n'iyì; mb͕e idebe edebe, na mb͕e itufu etufu
Nyochaa EKLISIASTIS 3:6
6
EKLISIASTIS 3:14
Amawom na ihe ọ bula Chineke nēme, nke ahu gādiru mb͕e ebighi-ebi: ọ dighi ihe agātukwasi ya, ọ dighi kwa ihe agēbìlata nime ya: Chineke emewo kwa ya, ka madu we tua egwu n'iru Ya.
Nyochaa EKLISIASTIS 3:14
7
EKLISIASTIS 3:17
Mu onwem siri n'obim, Onye ezi omume na onye nēmebi iwu ka Chineke gēkpe: n'ihi na mb͕e diri ihe ọ bula anēme na n'ihi ọlu ọ bula n'ebe ahu.
Nyochaa EKLISIASTIS 3:17
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị