Ọ buru na gi onwe-gi edozie obi-gi,
We b͕asa ọbu-aka-gi abua n'ebe Ọ nọ;
Ọ buru na ajọ ihe adi n'aka-gi, me ka ọ di n'ebe di anya,
Ekwe-kwa-la ka ajọ omume biri nulo-ikwū-gi nile;
N'ihi na mb͕e ahu i gēweli iru-gi nēnweghi ọlu n'aru-gi;
I gābu kwa ihe siri ike dika ọla awuru awu, i gaghi-atu kwa egwu