1
ABÙ ỌMA 115:1
Bible Nso
Ọ bughi ayi, Jehova, ọ bughi ayi, Kama ọ bu aha-Gi ka I gēnye nsọpuru, N'ihi ebere-Gi, na n'ihi ezi-okwu-Gi.
Lee anya n'etiti ihe abụọ
Nyochaa ABÙ ỌMA 115:1
2
ABÙ ỌMA 115:14
Ka Jehova tukwasiri unu madu, Ka Ọ tukwasiri unu, tukwasi-kwa-ra umu-unu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 115:14
3
ABÙ ỌMA 115:11
Unu ndi nātu egwu Jehova, tukwasinu Jehova obi: Iye-aka-ha na ota-ha ka Ọ bu.
Nyochaa ABÙ ỌMA 115:11
4
ABÙ ỌMA 115:15
Ndi agọziri agọzi diri Jehova ka unu bu, Onye meworo elu-igwe na uwa.
Nyochaa ABÙ ỌMA 115:15
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị